Ephesians 4:8

8Nʼihi nke a, e kwuru,

“Mgbe ọ rigoro gaa nʼelu,
o duuru igwe ndị a dọtara nʼagha,
nyekwa ụmụ mmadụ onyinye dị iche iche.” a
Copyright information for IboBIU